Ọnụ Ọgụgụ 11:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ndị Izrel wee si na Kibrọt-hateeva kwalie gaa Hazirọt, ha wee nọrọ na Hazirọt.+ Ọnụ Ọgụgụ 12:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 E mesịa, ha si na Hazirọt+ kwalie wee maa ụlọikwuu n’ala ịkpa Peran.+ Diuterọnọmi 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Ndị a bụ okwu Mozis gwara Izrel dum n’ógbè Jọdan+ nke dị n’ala ịkpa, na mbara ọzara nke dị n’ihu Sọf, n’agbata Peran+ na Tofel na Leban na Hazirọt+ na Daịzahab,
1 Ndị a bụ okwu Mozis gwara Izrel dum n’ógbè Jọdan+ nke dị n’ala ịkpa, na mbara ọzara nke dị n’ihu Sọf, n’agbata Peran+ na Tofel na Leban na Hazirọt+ na Daịzahab,