Ọnụ Ọgụgụ 33:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ha wee si na Kibrọt-hateeva kwalie maa ụlọikwuu na Hazirọt.+ Diuterọnọmi 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Ndị a bụ okwu Mozis gwara Izrel dum n’ógbè Jọdan+ nke dị n’ala ịkpa, na mbara ọzara nke dị n’ihu Sọf, n’agbata Peran+ na Tofel na Leban na Hazirọt+ na Daịzahab,
1 Ndị a bụ okwu Mozis gwara Izrel dum n’ógbè Jọdan+ nke dị n’ala ịkpa, na mbara ọzara nke dị n’ihu Sọf, n’agbata Peran+ na Tofel na Leban na Hazirọt+ na Daịzahab,