12 Obodo ndị ahụ ga-abụrụ unu ebe mgbaba iji gbanahụ onye ọbọ ọbara,+ ka onye gburu mmadụ ghara ịnwụ ruo mgbe o guzoro n’ihu nzukọ unu ka e kpee ya ikpe.+
4 Ọ ga-agbagakwa+ n’otu n’ime obodo ndị a ma guzo n’ebe e si abanye n’ọnụ ụzọ ámá+ obodo ahụ wee kwuo ihe o nwere ikwu ná ntị ndị okenye+ obodo ahụ; ha ga-anabatakwa ya n’obodo ahụ ma nye ya ebe ọ ga-ebi. Ọ ga-ebikwa n’etiti ha.