Diuterọnọmi 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ị ga-ahọpụtara onwe gị ndị ikpe+ na ndị isi+ n’ime obodo gị ndị Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị n’ebo n’ebo, ha ga-ekpekwa ndị Izrel ikpe n’ezi omume. Diuterọnọmi 22:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 nna nwa agbọghọ ahụ na nne ya ga-ewepụtakwa ihe na-egosi na nwa agbọghọ ahụ amaghị nwoke wee gosi ndị okenye obodo n’ọnụ ụzọ ámá;+ Rut 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma Boaz gara n’ọnụ ụzọ ámá+ wee nọdụ ala n’ebe ahụ. Ma, lee! onye ahụ ga-agbara nwaanyị ahụ, bụ́ onye Boaz kwuru banyere ya,+ na-agafe. O wee sị: “Nwoke m, bịa nọdụ ala n’ebe a.” O wee bịa nọdụ ala. Job 29:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe m na-aga n’ọnụ ụzọ ámá obodo,+Ọ bụ n’ámá ka m na-edebe oche m!+ Ilu 31:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Onye nwe ya+ bụ onye a ma ama n’ọnụ ụzọ ámá,+ mgbe ya na ndị okenye obodo nọ ọdụ.
18 “Ị ga-ahọpụtara onwe gị ndị ikpe+ na ndị isi+ n’ime obodo gị ndị Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị n’ebo n’ebo, ha ga-ekpekwa ndị Izrel ikpe n’ezi omume.
15 nna nwa agbọghọ ahụ na nne ya ga-ewepụtakwa ihe na-egosi na nwa agbọghọ ahụ amaghị nwoke wee gosi ndị okenye obodo n’ọnụ ụzọ ámá;+
4 Ma Boaz gara n’ọnụ ụzọ ámá+ wee nọdụ ala n’ebe ahụ. Ma, lee! onye ahụ ga-agbara nwaanyị ahụ, bụ́ onye Boaz kwuru banyere ya,+ na-agafe. O wee sị: “Nwoke m, bịa nọdụ ala n’ebe a.” O wee bịa nọdụ ala.