Ọpụpụ 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Dooro m ihe ọ bụla bụ́ oké e bu ụzọ mụọ nsọ, bụ́ nke meghere akpa nwa n’etiti ụmụ Izrel, n’etiti mmadụ nakwa n’etiti anụmanụ. Ọ bụ nke m.”+ Ọnụ Ọgụgụ 18:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ihe niile nke meghere akpa nwa,+ nke ụdị anụ ahụ́ ọ bụla, ma mmadụ ma anụmanụ, nke ha ga-ewetara Jehova, ga-aghọ nke gị. Otú ọ dị, ị ghaghị ịgbara nwa mbụ mmadụ mụrụ agbara;+ ị ga-agbarakwa nwa mbụ anụmanụ na-adịghị ọcha mụrụ.+
2 “Dooro m ihe ọ bụla bụ́ oké e bu ụzọ mụọ nsọ, bụ́ nke meghere akpa nwa n’etiti ụmụ Izrel, n’etiti mmadụ nakwa n’etiti anụmanụ. Ọ bụ nke m.”+
15 “Ihe niile nke meghere akpa nwa,+ nke ụdị anụ ahụ́ ọ bụla, ma mmadụ ma anụmanụ, nke ha ga-ewetara Jehova, ga-aghọ nke gị. Otú ọ dị, ị ghaghị ịgbara nwa mbụ mmadụ mụrụ agbara;+ ị ga-agbarakwa nwa mbụ anụmanụ na-adịghị ọcha mụrụ.+