Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 27:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 “‘Ọ bụ naanị anụmanụ e buru ụzọ mụọ, nke a mụrụ dị ka nwa mbụ nye Jehova,+ ka mmadụ na-agaghị edo nsọ. Ma ọ̀ bụ ehi ma ọ bụ atụrụ, ọ bụ nke Jehova.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 3:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 N’ihi na nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ bụ nke m.+ N’ụbọchị m gburu nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’ala Ijipt,+ m dooro onwe m nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’Izrel nsọ, malite na mmadụ ruo n’anụmanụ.+ Ha ga-abụ nke m. Abụ m Jehova.”

  • Ọnụ Ọgụgụ 18:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 “Ihe niile nke meghere akpa nwa,+ nke ụdị anụ ahụ́ ọ bụla, ma mmadụ ma anụmanụ, nke ha ga-ewetara Jehova, ga-aghọ nke gị. Otú ọ dị, ị ghaghị ịgbara nwa mbụ mmadụ mụrụ agbara;+ ị ga-agbarakwa nwa mbụ anụmanụ na-adịghị ọcha mụrụ.+

  • Diuterọnọmi 15:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 “Ị ga-edo nke ọ bụla bụ́ oké e bu ụzọ mụọ n’ìgwè ehi gị nakwa n’ìgwè ewu na atụrụ gị nsọ nye Jehova bụ́ Chineke gị.+ Ejila ehi gị e bu ụzọ mụọ rụọ ọrụ, akpachakwala ajị ewu na atụrụ gị e bu ụzọ mụọ.+

  • Luk 2:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 dị nnọọ ka e dere n’iwu Jehova, sị: “A ghaghị ịkpọ nwa nwoke ọ bụla nke meghere akpa nwa onye dị nsọ nye Jehova,”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya