Ọnụ Ọgụgụ 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ụmụ nwaanyị Zelofehad+ nwa Hifa nwa Gilied nwa Mekia bụ́ nwa Manase,+ onye ezinụlọ Manase nwa Josef, wee bịa nso. Ndị a bụ aha ụmụ ya ahụ: Mala, Noa na Họgla na Milka na Teza.+ Ọnụ Ọgụgụ 27:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ihe ụmụ Zelofehad kwuru ziri ezi. Hụ na i nyere ha ala dị ka ihe nketa n’etiti ụmụnne nna ha, ị ga-emekwa ka ihe nketa nna ha laara ha.+
27 Ụmụ nwaanyị Zelofehad+ nwa Hifa nwa Gilied nwa Mekia bụ́ nwa Manase,+ onye ezinụlọ Manase nwa Josef, wee bịa nso. Ndị a bụ aha ụmụ ya ahụ: Mala, Noa na Họgla na Milka na Teza.+
7 “Ihe ụmụ Zelofehad kwuru ziri ezi. Hụ na i nyere ha ala dị ka ihe nketa n’etiti ụmụnne nna ha, ị ga-emekwa ka ihe nketa nna ha laara ha.+