2 Samuel 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee ruo na mgbe ndị bu+ igbe Jehova zọrọ nzọụkwụ isii, ọ chụrụ ehi na anụ mara abụba n’àjà ozugbo.+ 1 Ihe E Mere 15:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ụmụ Livaị wee jiri okporo osisi buru+ igbe ezi Chineke n’ubu ha,+ dị nnọọ ka Mozis nyere n’iwu, dị ka ihe Jehova gwara ya si dị.
13 O wee ruo na mgbe ndị bu+ igbe Jehova zọrọ nzọụkwụ isii, ọ chụrụ ehi na anụ mara abụba n’àjà ozugbo.+
15 Ụmụ Livaị wee jiri okporo osisi buru+ igbe ezi Chineke n’ubu ha,+ dị nnọọ ka Mozis nyere n’iwu, dị ka ihe Jehova gwara ya si dị.