Ọpụpụ 6:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Erọn wee lụrụ Elaịsheba nwa Aminadab, nwanne nwaanyị Nashọn.+ E mesịa, ọ mụụrụ ya Nedab na Abaịhu, Elieza na Ịtama.+ Luk 3:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 nwa Aminadab,+nwa Anaị,+nwa Hezrọn,+nwa Pirez,+nwa Juda,+
23 Erọn wee lụrụ Elaịsheba nwa Aminadab, nwanne nwaanyị Nashọn.+ E mesịa, ọ mụụrụ ya Nedab na Abaịhu, Elieza na Ịtama.+