Jenesis 30:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Lia wee sị: “Ị̀ hụkwara ihe ndabara ọma?” O wee gụọ ya Gad.+ Jenesis 46:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ụmụ ndị ikom Gad+ bụ Zifiọn na Hagaị, Shunaị na Ezbọn, Iraị na Arodaị na Arilaị.+ Ọnụ Ọgụgụ 26:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Gad+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Ụmụ Zifọn bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Zifọn; ụmụ Hagaị bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Hagaị; ụmụ Shunaị bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Shunaị;
15 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Gad+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Ụmụ Zifọn bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Zifọn; ụmụ Hagaị bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Hagaị; ụmụ Shunaị bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Shunaị;