Ọnụ Ọgụgụ 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Mgbe ahụ, ndị Livaị ga-ebikwasị aka n’isi oké ehi ndị ahụ.+ E mesịa, chụọ otu n’àjà ka ọ bụrụ àjà mmehie, chụọkwa nke ọzọ n’àjà ka ọ bụrụ àjà nsure ọkụ a chụụrụ Jehova iji kpuchiere ndị Livaị mmehie.+
12 “Mgbe ahụ, ndị Livaị ga-ebikwasị aka n’isi oké ehi ndị ahụ.+ E mesịa, chụọ otu n’àjà ka ọ bụrụ àjà mmehie, chụọkwa nke ọzọ n’àjà ka ọ bụrụ àjà nsure ọkụ a chụụrụ Jehova iji kpuchiere ndị Livaị mmehie.+