Ọpụpụ 40:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Mgbe ígwé ojii ahụ si n’ụlọikwuu ahụ kwụlie, ụmụ Izrel na-akwali na njem niile ha mere ná nkebi ná nkebi.+ Ọnụ Ọgụgụ 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee ruo n’afọ nke abụọ, n’ọnwa nke abụọ, n’abalị iri abụọ n’ọnwa ahụ,+ na ígwé ojii ahụ si n’ụlọikwuu Ihe Àmà kwụlie.+ Ọnụ Ọgụgụ 10:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ígwé ojii+ Jehova nọkwa n’elu isi ha n’ehihie ka ha si n’ebe ha mara ụlọikwuu na-apụ.
36 Mgbe ígwé ojii ahụ si n’ụlọikwuu ahụ kwụlie, ụmụ Izrel na-akwali na njem niile ha mere ná nkebi ná nkebi.+
11 O wee ruo n’afọ nke abụọ, n’ọnwa nke abụọ, n’abalị iri abụọ n’ọnwa ahụ,+ na ígwé ojii ahụ si n’ụlọikwuu Ihe Àmà kwụlie.+