Ọnụ Ọgụgụ 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “Ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ n’ìgwè nke Ifrem dị otu narị puku, puku asatọ na otu narị, n’ụsụụ ha, ha ga-abụ ndị nke atọ ga na-akwali.+
24 “Ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ n’ìgwè nke Ifrem dị otu narị puku, puku asatọ na otu narị, n’ụsụụ ha, ha ga-abụ ndị nke atọ ga na-akwali.+