Ọnụ Ọgụgụ 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, bụ́ ìgwè nke Dan, n’ụsụụ ha, ga-ama ụlọikwuu n’ebe ugwu, onyeisi ụmụ Dan bụ Ahayiza+ nwa Amishadaị. Ọnụ Ọgụgụ 2:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ n’ìgwè nke Dan dị otu narị puku, iri puku ise na asaa na narị isii. Ha ga-abụ ndị ikpeazụ+ ga na-akwali—dị ka ìgwè ha nke ebo atọ mejupụtara si dị.”
25 “Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, bụ́ ìgwè nke Dan, n’ụsụụ ha, ga-ama ụlọikwuu n’ebe ugwu, onyeisi ụmụ Dan bụ Ahayiza+ nwa Amishadaị.
31 “Ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ n’ìgwè nke Dan dị otu narị puku, iri puku ise na asaa na narị isii. Ha ga-abụ ndị ikpeazụ+ ga na-akwali—dị ka ìgwè ha nke ebo atọ mejupụtara si dị.”