Joshụa 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị agha ahụ jikeere agha nọ na-aga n’ihu ndị nchụàjà ahụ bụ́ ndị na-afụ opi, ebe ndị na-ekpere ha azụ+ so Igbe ahụ n’azụ, na-afụ opi.
9 Ndị agha ahụ jikeere agha nọ na-aga n’ihu ndị nchụàjà ahụ bụ́ ndị na-afụ opi, ebe ndị na-ekpere ha azụ+ so Igbe ahụ n’azụ, na-afụ opi.