Ọpụpụ 38:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ihe ndị na-esonụ bụ ihe e ji rụọ ụlọikwuu ahụ, bụ́ ụlọikwuu Ihe Àmà,+ bụ́ ihe ndị Mozis nyere iwu ka a gụkọta, dị ka ọrụ ndị Livaị+ nke Ịtama+ nwa Erọn onye nchụàjà duziri. Ọnụ Ọgụgụ 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha ga na-elekọta arịa+ niile nke ụlọikwuu nzute, ọbụna ọrụ ụmụ Izrel kwesịrị ịrụ site n’ije ozi ụlọikwuu ahụ.+
21 Ihe ndị na-esonụ bụ ihe e ji rụọ ụlọikwuu ahụ, bụ́ ụlọikwuu Ihe Àmà,+ bụ́ ihe ndị Mozis nyere iwu ka a gụkọta, dị ka ọrụ ndị Livaị+ nke Ịtama+ nwa Erọn onye nchụàjà duziri.
8 Ha ga na-elekọta arịa+ niile nke ụlọikwuu nzute, ọbụna ọrụ ụmụ Izrel kwesịrị ịrụ site n’ije ozi ụlọikwuu ahụ.+