Levitikọs 13:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ụbọchị niile o nwere ọrịa ahụ. Ọ bụ onye na-adịghị ọcha. Ọ ga-ebipụ iche. Ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu+ ka ọ ga-ebi. Ọnụ Ọgụgụ 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nye ụmụ Izrel iwu ka ha si n’ebe unu mara ụlọikwuu kpọpụ onye ọ bụla na-arịa ekpenta+ na onye ọ bụla ihe na-agbapụta n’ahụ́+ na onye ọ bụla mkpụrụ obi nwụrụ anwụ mere ka ọ ghara ịdị ọcha.+
46 Ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ụbọchị niile o nwere ọrịa ahụ. Ọ bụ onye na-adịghị ọcha. Ọ ga-ebipụ iche. Ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu+ ka ọ ga-ebi.
2 “Nye ụmụ Izrel iwu ka ha si n’ebe unu mara ụlọikwuu kpọpụ onye ọ bụla na-arịa ekpenta+ na onye ọ bụla ihe na-agbapụta n’ahụ́+ na onye ọ bụla mkpụrụ obi nwụrụ anwụ mere ka ọ ghara ịdị ọcha.+