Ọpụpụ 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mozis wee gwa Jọshụa, sị:+ “Họtara anyị ndị ikom ma gaa+ buso ndị Amalek agha. Echi, m ga-eji mkpara nke ezi Chineke guzo n’elu ugwu.”+
9 Mozis wee gwa Jọshụa, sị:+ “Họtara anyị ndị ikom ma gaa+ buso ndị Amalek agha. Echi, m ga-eji mkpara nke ezi Chineke guzo n’elu ugwu.”+