2 “Onye ọ bụla n’ime ụmụ Izrel ga-ama ụlọikwuu ya n’ebe ìgwè+ ya nke ebo atọ mejupụtara mara, n’akụkụ ihe ịrịba ama nke ụlọ ndị nna ha. Ha ga-ama ụlọikwuu ha gburugburu ụlọikwuu nzute, cheekwa ya ihu.
34 Ụmụ Izrel wee mee ihe niile Jehova nyere Mozis n’iwu.+ Ọ bụ otú ahụ ka ha si maa ụlọikwuu ha n’ìgwè+ dị iche iche ebo atọ mejupụtara, ọ bụkwa otú ahụ ka ha si na-akwali,+ onye ọ bụla n’ezinụlọ ya, dị ka ụlọ ndị nna ya si dị.