Ọnụ Ọgụgụ 1:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 “Onye ọ bụla n’ime ụmụ Izrel ga-ama ụlọikwuu ya n’ebe ìgwè ọ nọ na ya mara, nwoke ọ bụla ga-ama ụlọikwuu ya n’ebe ìgwè+ ya nke ebo atọ mejupụtara mara, n’ụsụụ ha. Ọnụ Ọgụgụ 24:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mgbe Belam lepụrụ anya hụ ka Izrel bi n’ụlọikwuu n’ebo n’ebo,+ mmụọ Chineke dakwasịrị ya.+
52 “Onye ọ bụla n’ime ụmụ Izrel ga-ama ụlọikwuu ya n’ebe ìgwè ọ nọ na ya mara, nwoke ọ bụla ga-ama ụlọikwuu ya n’ebe ìgwè+ ya nke ebo atọ mejupụtara mara, n’ụsụụ ha.