Ọpụpụ 39:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ọrụ niile nke ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu nzute, wee gwụ, n’ihi na ụmụ Izrel nọ na-eme ihe niile Jehova nyere Mozis n’iwu.+ Ha mere nnọọ otú ahụ.
32 Ọrụ niile nke ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu nzute, wee gwụ, n’ihi na ụmụ Izrel nọ na-eme ihe niile Jehova nyere Mozis n’iwu.+ Ha mere nnọọ otú ahụ.