Ọpụpụ 34:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee sị: “Biko, Jehova, ọ bụrụ na ihe m masịrị gị, ka Jehova soro gaa n’etiti anyị,+ n’ihi na ha bụ ndị na-ekwesi olu ike,+ ị ga-agbagharakwa njehie anyị na mmehie anyị,+ ị ga-ewere anyị dị ka ihe nketa gị.+ Abụ Ọma 78:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ma ọ na-eme ebere;+ ọ na-ekpuchi njehie ha,+ wee ghara ibibi ha.+O mekwara ka iwe ya dajụọ ọtụtụ ugboro,+Ọ dịghịkwa awụkwasị ha ọnụma ya dum.
9 O wee sị: “Biko, Jehova, ọ bụrụ na ihe m masịrị gị, ka Jehova soro gaa n’etiti anyị,+ n’ihi na ha bụ ndị na-ekwesi olu ike,+ ị ga-agbagharakwa njehie anyị na mmehie anyị,+ ị ga-ewere anyị dị ka ihe nketa gị.+
38 Ma ọ na-eme ebere;+ ọ na-ekpuchi njehie ha,+ wee ghara ibibi ha.+O mekwara ka iwe ya dajụọ ọtụtụ ugboro,+Ọ dịghịkwa awụkwasị ha ọnụma ya dum.