Ọnụ Ọgụgụ 13:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Keleb+ wee gbalịa ime ka ndị Izrel nọrọ jụụ n’ihu Mozis, o wee sị: “Ka anyị gbagoo, anyị aghaghị inweta ya, n’ihi na anyị aghaghị imeri ya.”+ Ọnụ Ọgụgụ 26:65 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 65 N’ihi na Jehova kwuru banyere ha, sị: “Ha aghaghị ịnwụ n’ala ịkpa a.”+ Ya mere, ọ dịghị nwoke ọ bụla fọdụrụ n’ime ha ma e wezụga Keleb nwa Jefọne na Jọshụa nwa Nọn.+
30 Keleb+ wee gbalịa ime ka ndị Izrel nọrọ jụụ n’ihu Mozis, o wee sị: “Ka anyị gbagoo, anyị aghaghị inweta ya, n’ihi na anyị aghaghị imeri ya.”+
65 N’ihi na Jehova kwuru banyere ha, sị: “Ha aghaghị ịnwụ n’ala ịkpa a.”+ Ya mere, ọ dịghị nwoke ọ bụla fọdụrụ n’ime ha ma e wezụga Keleb nwa Jefọne na Jọshụa nwa Nọn.+