64 Ma ọ dịghị nwoke ọ bụla n’ime ndị ahụ Mozis na Erọn onye nchụàjà debara aha ha n’akwụkwọ mgbe ha debara aha ụmụ Izrel n’akwụkwọ n’ala ịkpa Saịnaị+ so ná ndị a.
11 ‘Ndị ikom ndị si n’Ijipt pụta, malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe,+ agaghị ahụ ala ahụ m ṅụụrụ Ebreham, Aịzik na Jekọb n’iyi,+ n’ihi na ha esoghị m n’ụzọ zuru ezu,