Ọpụpụ 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M ga-akpọbata unu n’ala ahụ m weliri aka ṅụọ iyi+ na m ga-enye Ebreham, Aịzik na Jekọb; n’ezie, m ga-enye ya unu ka ọ bụrụ ihe onwunwe unu.+ Abụ m Jehova.’”+
8 M ga-akpọbata unu n’ala ahụ m weliri aka ṅụọ iyi+ na m ga-enye Ebreham, Aịzik na Jekọb; n’ezie, m ga-enye ya unu ka ọ bụrụ ihe onwunwe unu.+ Abụ m Jehova.’”+