3 Gịnị mere Jehova ji kpọrọ anyị na-abịa n’ala a ka e jiri mma agha gbuo anyị?+ A ga-achịkọrọ+ ndị nwunye anyị na ụmụntakịrị anyị. Ọ́ kaghị mma ka anyị laghachi n’Ijipt?”+
39 Ma ụmụntakịrị unu, bụ́ ndị unu kwuru banyere ha, sị: “A ga-achịkọrọ ha!”+ ụmụ unu kwa, ndị na-amaghị ihe ọma ma ọ bụ ihe ọjọọ taa, ọ bụ ha ga-aba n’ebe ahụ, ọ bụkwa ha ka m ga-enye ya, ha ga-enwetakwa ya.