Ọnụ Ọgụgụ 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Gịnị mere Jehova ji kpọrọ anyị na-abịa n’ala a ka e jiri mma agha gbuo anyị?+ A ga-achịkọrọ+ ndị nwunye anyị na ụmụntakịrị anyị. Ọ́ kaghị mma ka anyị laghachi n’Ijipt?”+ Ọnụ Ọgụgụ 14:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “‘“Ụmụntakịrị unu, ndị unu sịrị na a ga-achịkọrọ,+ ọ bụ ha ka m ga-akpọba na ya, ha ga-amatakwa ala ahụ nke unu jụrụ.+
3 Gịnị mere Jehova ji kpọrọ anyị na-abịa n’ala a ka e jiri mma agha gbuo anyị?+ A ga-achịkọrọ+ ndị nwunye anyị na ụmụntakịrị anyị. Ọ́ kaghị mma ka anyị laghachi n’Ijipt?”+
31 “‘“Ụmụntakịrị unu, ndị unu sịrị na a ga-achịkọrọ,+ ọ bụ ha ka m ga-akpọba na ya, ha ga-amatakwa ala ahụ nke unu jụrụ.+