Joshụa 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ndị nchụàjà asaa ahụ, bụ́ ndị ji opi asaa e ji mpi ebule mee, nọ na-afụ opi na-aga, ndị agha ndị jikeere agha nọkwa na-aga n’ihu ha, ebe ndị na-ekpere ha azụ so igbe Jehova n’azụ, na-afụ opi.+ 2 Ihe E Mere 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee gakwuru Esa sị ya: “Geenụ m ntị, Esa na Juda na Benjamin dum! Jehova ga-anọnyere unu ma ọ bụrụhaala na unu adịnyere ya;+ ọ bụrụ na unu achọọ+ ya, ọ ga-ekwe ka unu chọta ya, ma ọ bụrụ na unu ahapụ ya, ọ ga-ahapụ unu.+
13 ndị nchụàjà asaa ahụ, bụ́ ndị ji opi asaa e ji mpi ebule mee, nọ na-afụ opi na-aga, ndị agha ndị jikeere agha nọkwa na-aga n’ihu ha, ebe ndị na-ekpere ha azụ so igbe Jehova n’azụ, na-afụ opi.+
2 O wee gakwuru Esa sị ya: “Geenụ m ntị, Esa na Juda na Benjamin dum! Jehova ga-anọnyere unu ma ọ bụrụhaala na unu adịnyere ya;+ ọ bụrụ na unu achọọ+ ya, ọ ga-ekwe ka unu chọta ya, ma ọ bụrụ na unu ahapụ ya, ọ ga-ahapụ unu.+