Ọnụ Ọgụgụ 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Kpọta ebo Livaị+ nso, meekwa ka ha guzoro n’ihu Erọn onye nchụàjà, ha ga na-ejekwara ya ozi.+ Ọnụ Ọgụgụ 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Mụ onwe m, lee! m na-akpọrọ ndị Livaị n’etiti ụmụ Izrel n’ọnọdụ nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ+ nke meghere akpa nwa n’etiti ụmụ Izrel; ndị Livaị ga-aghọkwa nke m.
12 “Mụ onwe m, lee! m na-akpọrọ ndị Livaị n’etiti ụmụ Izrel n’ọnọdụ nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ+ nke meghere akpa nwa n’etiti ụmụ Izrel; ndị Livaị ga-aghọkwa nke m.