Ọnụ Ọgụgụ 3:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Kpọrọ ndị Livaị ka ha bụrụ nke m n’ọnọdụ ụmụ niile e bu ụzọ mụọ n’etiti ụmụ Izrel+—abụ m Jehova, chịrịkwa anụ ụlọ ndị Livaị n’ọnọdụ anụ niile e bu ụzọ mụọ n’ime anụ ụlọ niile nke ụmụ Izrel.”+ Ọnụ Ọgụgụ 3:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 “Kpọrọ ndị Livaị n’ọnọdụ ụmụ niile e bu ụzọ mụọ n’etiti ụmụ Izrel, chịrịkwa anụ ụlọ ndị Livaị n’ọnọdụ anụ ụlọ ha; ndị Livaị ga-aghọkwa nke m.+ Abụ m Jehova. Ọnụ Ọgụgụ 8:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 M ga-akpọrọ ndị Livaị n’ọnọdụ ụmụ niile e bu ụzọ mụọ n’etiti ụmụ Izrel.+
41 Kpọrọ ndị Livaị ka ha bụrụ nke m n’ọnọdụ ụmụ niile e bu ụzọ mụọ n’etiti ụmụ Izrel+—abụ m Jehova, chịrịkwa anụ ụlọ ndị Livaị n’ọnọdụ anụ niile e bu ụzọ mụọ n’ime anụ ụlọ niile nke ụmụ Izrel.”+
45 “Kpọrọ ndị Livaị n’ọnọdụ ụmụ niile e bu ụzọ mụọ n’etiti ụmụ Izrel, chịrịkwa anụ ụlọ ndị Livaị n’ọnọdụ anụ ụlọ ha; ndị Livaị ga-aghọkwa nke m.+ Abụ m Jehova.