11 Nke a bụ nke gị: onyinye+ ha n’ime ihe ha na-eweta, tinyere àjà niile a na-efegharị efegharị+ nke ụmụ Izrel. Ọ bụ gị na ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom ka m nyere ihe ndị a,+ ka ha bụrụ òkè unu ruo mgbe a na-akaghị aka. Onye ọ bụla dị ọcha n’ụlọ gị pụrụ iri ya.+
26 “Gwa ndị Livaị okwu, sị ha, ‘Unu ga-anara ụmụ Izrel otu ụzọ n’ụzọ iri m nyere unu ka ọ bụrụ ihe nketa unu,+ unu ga-esikwa na ya nye Jehova otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu ụzọ n’ụzọ iri+ ahụ ka ọ bụrụ onyinye.