Diuterọnọmi 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ị ga-agakwuru ndị nchụàjà,+ bụ́ ndị Livaị, nakwa onyeikpe+ nke ga na-ekpe ikpe n’oge ahụ, ị ga-ajụkwa ase, ha ga-agwakwa gị ihe ha kpebiri.+ Diuterọnọmi 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Ndị nchụàjà bụ́ ụmụ Livaị ga-abịarukwa nso, n’ihi na ọ bụ ha ka Jehova bụ́ Chineke gị họọrọ ka ha na-ejere ya ozi+ nakwa ka ha jiri aha Jehova na-agọzi ndị mmadụ,+ ọ bụkwa ọnụ ha ga-ekpe ikpe esemokwu ọ bụla metụtara ime ihe ike ọ bụla.+
9 ị ga-agakwuru ndị nchụàjà,+ bụ́ ndị Livaị, nakwa onyeikpe+ nke ga na-ekpe ikpe n’oge ahụ, ị ga-ajụkwa ase, ha ga-agwakwa gị ihe ha kpebiri.+
5 “Ndị nchụàjà bụ́ ụmụ Livaị ga-abịarukwa nso, n’ihi na ọ bụ ha ka Jehova bụ́ Chineke gị họọrọ ka ha na-ejere ya ozi+ nakwa ka ha jiri aha Jehova na-agọzi ndị mmadụ,+ ọ bụkwa ọnụ ha ga-ekpe ikpe esemokwu ọ bụla metụtara ime ihe ike ọ bụla.+