2 Ndị Kọrịnt 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Onye ahụ nke na-enweghị mmehie+ ka o mere ka ọ bụrụ mmehie+ n’ihi anyị, ka anyị wee si n’aka ya bụrụ ndị ezi omume+ n’anya Chineke. Ndị Galeshia 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Kraịst tọhapụrụ+ anyị n’ọbụbụ ọnụ nke Iwu ahụ site n’ịzụrụ anyị,+ site n’ịbụ onye a bụrụ ọnụ+ n’ọnọdụ anyị, n’ihi na e dere, sị: “Onye a bụrụ ọnụ ka onye ọ bụla a kwụwara n’osisi bụ.”+
21 Onye ahụ nke na-enweghị mmehie+ ka o mere ka ọ bụrụ mmehie+ n’ihi anyị, ka anyị wee si n’aka ya bụrụ ndị ezi omume+ n’anya Chineke.
13 Kraịst tọhapụrụ+ anyị n’ọbụbụ ọnụ nke Iwu ahụ site n’ịzụrụ anyị,+ site n’ịbụ onye a bụrụ ọnụ+ n’ọnọdụ anyị, n’ihi na e dere, sị: “Onye a bụrụ ọnụ ka onye ọ bụla a kwụwara n’osisi bụ.”+