10 Anyị ga-akpọrọ mmadụ iri n’ime otu narị mmadụ ọ bụla n’ebo niile nke Izrel, na otu narị n’ime otu puku mmadụ, kpọrọkwa otu puku n’ime puku mmadụ iri, ka ha wetara ndị agha ihe oriri, ka ha wee buso Gibia nke Benjamin agha, n’ihi ihe nzuzu na-eme ihere+ ha mere n’Izrel.”