Aịzaya 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Nyenụ ndụmọdụ, meenụ ihe e kpere n’ikpe.+ “Mee ka ndò gị dị ka abalị n’etiti ehihie.+ Zobe ndị a chụsara achụsa.+ Ararala onye ọ bụla nke na-agbapụ agbapụ nye.+
3 “Nyenụ ndụmọdụ, meenụ ihe e kpere n’ikpe.+ “Mee ka ndò gị dị ka abalị n’etiti ehihie.+ Zobe ndị a chụsara achụsa.+ Ararala onye ọ bụla nke na-agbapụ agbapụ nye.+