Levitikọs 19:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “‘Emerụla nwa gị nwaanyị site n’ime ka ọ ghọọ akwụna,+ ka ala a ghara ịbụ nke na-agba akwụna, omume rụrụ arụ ewee jupụta n’ala a.+ Levitikọs 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘Ọ bụrụ na nwa nwaanyị nke onye nchụàjà emerụọ onwe ya site n’ịgba akwụna, ọ bụ nna ya ka ọ na-emerụ. A ga-akpọ ya ọkụ.+
29 “‘Emerụla nwa gị nwaanyị site n’ime ka ọ ghọọ akwụna,+ ka ala a ghara ịbụ nke na-agba akwụna, omume rụrụ arụ ewee jupụta n’ala a.+
9 “‘Ọ bụrụ na nwa nwaanyị nke onye nchụàjà emerụọ onwe ya site n’ịgba akwụna, ọ bụ nna ya ka ọ na-emerụ. A ga-akpọ ya ọkụ.+