Ọpụpụ 22:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Ọ bụrụ na e nwee ka i si chịrị uwe mmadụ ibe gị dị ka ihe ibé,+ ị ga-achịghachiri ya uwe ahụ mgbe anyanwụ dara. Ọpụpụ 22:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na ọ bụ naanị ákwà mgbokwasị o nwere.+ Ọ bụ ákwà o ji ekpuchi akpụkpọ ahụ́ ya. Gịnị ka ọ ga-eyi dinara ala? Ọ ga-erukwa na ọ ga-etiku m, m ga-anụkwa, n’ihi na m na-eme amara.+
26 “Ọ bụrụ na e nwee ka i si chịrị uwe mmadụ ibe gị dị ka ihe ibé,+ ị ga-achịghachiri ya uwe ahụ mgbe anyanwụ dara.
27 N’ihi na ọ bụ naanị ákwà mgbokwasị o nwere.+ Ọ bụ ákwà o ji ekpuchi akpụkpọ ahụ́ ya. Gịnị ka ọ ga-eyi dinara ala? Ọ ga-erukwa na ọ ga-etiku m, m ga-anụkwa, n’ihi na m na-eme amara.+