Diuterọnọmi 24:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ọ dịghị onye ga-eburu nkume igwe nri ma ọ bụ aka nkume igwe nri dị ka ihe ibé,+ n’ihi na ọ bụ mkpụrụ obi ka ọ na-eburu dị ka ihe ibé. Job 24:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha na-esepụ nwa na-enweghị nna ọnụ n’ara,+Ha na-ewerekwa ihe onye nọ n’ahụhụ yi n’ahụ́ ka ọ bụrụ ihe ibé.+ Emọs 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha na-agbatịkwa onwe ha n’akụkụ ebe ịchụàjà+ ọ bụla n’elu uwe ha chịịrị n’ike dị ka ihe ibé.+ Mmanya nke ndị e riri iwu ka ha na-aṅụ n’ụlọ chi ha.’+
6 “Ọ dịghị onye ga-eburu nkume igwe nri ma ọ bụ aka nkume igwe nri dị ka ihe ibé,+ n’ihi na ọ bụ mkpụrụ obi ka ọ na-eburu dị ka ihe ibé.
9 Ha na-esepụ nwa na-enweghị nna ọnụ n’ara,+Ha na-ewerekwa ihe onye nọ n’ahụhụ yi n’ahụ́ ka ọ bụrụ ihe ibé.+
8 Ha na-agbatịkwa onwe ha n’akụkụ ebe ịchụàjà+ ọ bụla n’elu uwe ha chịịrị n’ike dị ka ihe ibé.+ Mmanya nke ndị e riri iwu ka ha na-aṅụ n’ụlọ chi ha.’+