Job 24:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha na-esepụ nwa na-enweghị nna ọnụ n’ara,+Ha na-ewerekwa ihe onye nọ n’ahụhụ yi n’ahụ́ ka ọ bụrụ ihe ibé.+ Job 24:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha na-agba ọtọ ejegharị, n’eyighị uwe,N’agụụ, ha na-eburu oko ọka* ha ghọrọ.+
9 Ha na-esepụ nwa na-enweghị nna ọnụ n’ara,+Ha na-ewerekwa ihe onye nọ n’ahụhụ yi n’ahụ́ ka ọ bụrụ ihe ibé.+