13 Hụ na i weghachiiri ya ihe ibé ya ozugbo anyanwụ dara,+ ọ ga-eyi uwe ya laba ụra,+ ọ ga-agọzikwa+ gị; ọ ga-abụkwara gị ezi omume n’anya Jehova bụ́ Chineke gị.+
12 megbuo onye nọ n’ahụhụ na ogbenye;+ pụnara mmadụ ihe,+ jụkwa iweghachi ihe e ji gbaa ibé;+ o weliri anya ya lee arụsị ndị na-asọ oyi ka nsị,+ ọ bụ ihe arụ ka o mere.+