Ọpụpụ 20:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Sọpụrụ nna gị na nne gị+ ka ụbọchị gị wee dị ogologo n’ala Jehova bụ́ Chineke gị ga-enye gị.+ Levitikọs 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “‘Onye ọ bụla tụọ egwu nne ya na nna ya,+ debekwanụ ụbọchị izu ike m.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu. Diuterọnọmi 21:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ọ bụrụ na nwoke nwere nwa nwoke dị isi ike, nke na-enupụ isi,+ ọ naghị ege ntị n’olu nna ya ma ọ bụ n’olu nne ya,+ ha agbaziwokwa ya ma o geghị ha ntị,+ Diuterọnọmi 21:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị ikom niile nke obodo ya ga-eji nkume tụgbuo ya. Ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’etiti unu, Izrel dum ga-anụkwa ya ma tụọ egwu.+ Ilu 20:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye ọ bụla nke na-akpọ nna ya na nne ya iyi,+ oriọna ya ga-anyụ mgbe ọchịchịrị na-eru nso.+ Ilu 30:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Anya nke na-akwa nna ya emo, nke na-elegharakwa irubere nne ya isi+—ugoloọma nke ndagwurugwu ga-aghụpụta ya, ụmụ ugo ga-erikwa ya. Matiu 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Dị ka ihe atụ, Chineke sịrị, ‘Sọpụrụ nna gị na nne gị’;+ ọ sịkwara, ‘Ka e gbuo onye kwujọrọ nna ya ma ọ bụ nne ya.’+
3 “‘Onye ọ bụla tụọ egwu nne ya na nna ya,+ debekwanụ ụbọchị izu ike m.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.
18 “Ọ bụrụ na nwoke nwere nwa nwoke dị isi ike, nke na-enupụ isi,+ ọ naghị ege ntị n’olu nna ya ma ọ bụ n’olu nne ya,+ ha agbaziwokwa ya ma o geghị ha ntị,+
21 Ndị ikom niile nke obodo ya ga-eji nkume tụgbuo ya. Ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’etiti unu, Izrel dum ga-anụkwa ya ma tụọ egwu.+
17 Anya nke na-akwa nna ya emo, nke na-elegharakwa irubere nne ya isi+—ugoloọma nke ndagwurugwu ga-aghụpụta ya, ụmụ ugo ga-erikwa ya.
4 Dị ka ihe atụ, Chineke sịrị, ‘Sọpụrụ nna gị na nne gị’;+ ọ sịkwara, ‘Ka e gbuo onye kwujọrọ nna ya ma ọ bụ nne ya.’+