Diuterọnọmi 28:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ihe a gọziri agọzi ka mkpụrụ nke afọ+ gị ga-abụ, tinyere ihe ala gị ga-emepụta na ụmụ anụ ụlọ gị,+ ya bụ, ụmụ ehi gị nakwa ụmụ ewu na atụrụ gị.+
4 “Ihe a gọziri agọzi ka mkpụrụ nke afọ+ gị ga-abụ, tinyere ihe ala gị ga-emepụta na ụmụ anụ ụlọ gị,+ ya bụ, ụmụ ehi gị nakwa ụmụ ewu na atụrụ gị.+