Levitikọs 26:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘M ga-eche ihu m n’ebe unu nọ+ wee mee ka unu mụọ ọmụmụ, meekwa ka unu baa ụba,+ m ga-emezu ọgbụgba ndụ mụ na unu.+ Diuterọnọmi 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ ga-ahụ gị n’anya ma gọzie+ gị, meekwa ka ị mụbaa,+ ọ ga-agọzikwa mkpụrụ nke afọ+ gị na mkpụrụ nke ala+ gị, ọka* gị na mmanya ọhụrụ gị na mmanụ gị, obere ụmụ ehi gị na ụmụ ìgwè ewu na atụrụ gị,+ n’ala ahụ ọ ṅụụrụ nna nna gị hà iyi inye gị.+ Abụ Ọma 127:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Lee! Ụmụ bụ ihe nketa si n’aka Jehova;+Mkpụrụ nke afọ bụ ụgwọ ọrụ.+ Abụ Ọma 128:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nwunye gị ga-adị ka osisi vaịn na-amị mkpụrụ+N’ime ime ụlọ gị.Ụmụ gị ga-adị ka ome osisi oliv+ gburugburu tebụl gị.
9 “‘M ga-eche ihu m n’ebe unu nọ+ wee mee ka unu mụọ ọmụmụ, meekwa ka unu baa ụba,+ m ga-emezu ọgbụgba ndụ mụ na unu.+
13 Ọ ga-ahụ gị n’anya ma gọzie+ gị, meekwa ka ị mụbaa,+ ọ ga-agọzikwa mkpụrụ nke afọ+ gị na mkpụrụ nke ala+ gị, ọka* gị na mmanya ọhụrụ gị na mmanụ gị, obere ụmụ ehi gị na ụmụ ìgwè ewu na atụrụ gị,+ n’ala ahụ ọ ṅụụrụ nna nna gị hà iyi inye gị.+
3 Nwunye gị ga-adị ka osisi vaịn na-amị mkpụrụ+N’ime ime ụlọ gị.Ụmụ gị ga-adị ka ome osisi oliv+ gburugburu tebụl gị.