2 Ihe E Mere 29:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Lee, e ji mma agha gbuo nna nna anyị hà,+ a dọkwaara ụmụ anyị ndị ikom na ụmụ anyị ndị inyom na ndị nwunye anyị n’agha n’ihi nke a.+ Joel 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 unu eresịwokwa+ ndị Gris+ ụmụ Juda na ụmụ Jeruselem, iji kpọpụ ha n’ókèala ha kpọga ha n’ebe dị anya;+
9 Lee, e ji mma agha gbuo nna nna anyị hà,+ a dọkwaara ụmụ anyị ndị ikom na ụmụ anyị ndị inyom na ndị nwunye anyị n’agha n’ihi nke a.+
6 unu eresịwokwa+ ndị Gris+ ụmụ Juda na ụmụ Jeruselem, iji kpọpụ ha n’ókèala ha kpọga ha n’ebe dị anya;+