Diuterọnọmi 28:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 A ga-akpọnye ndị ọzọ ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom,+ anya gị ga na-elekwa ha, na-achọsikwa ha ike mgbe niile—ma ike agaghị adị aka gị.+ Ezikiel 27:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jevan,+ Tubal+ na Mishek+ bụ ndị ahịa gị. E ji ngwá ahịa gị gbanwere mkpụrụ obi ụmụ mmadụ+ na ihe e ji ọla kọpa mee.
32 A ga-akpọnye ndị ọzọ ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom,+ anya gị ga na-elekwa ha, na-achọsikwa ha ike mgbe niile—ma ike agaghị adị aka gị.+
13 Jevan,+ Tubal+ na Mishek+ bụ ndị ahịa gị. E ji ngwá ahịa gị gbanwere mkpụrụ obi ụmụ mmadụ+ na ihe e ji ọla kọpa mee.