7 Ọ bụkwa n’ebe ahụ ka unu ga-eri ihe n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu+ ma ṅụrịa ọṅụ n’ihe ọ bụla unu na-eme,+ unu na ezinụlọ unu, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị agọziwo gị.
35 Ha onwe ha kwa—n’oge alaeze ha,+ n’agbanyeghị ọtụtụ ihe ọma+ i nyere ha na ala sara mbara, nke na-eme nri,+ i nyere ha, ha efeghị gị,+ ha ahapụghịkwa omume ọjọọ ha.+