Ọpụpụ 24:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mozis wee were ọbara ahụ fesa ndị Izrel,+ sị: “Ihe a bụ ọbara nke ọgbụgba ndụ+ unu na Jehova gbaworo n’okwu a niile.” Levitikọs 26:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 N’ihi ha, m ga-echeta ọgbụgba ndụ mụ na ndị nna nna ha+ bụ́ ndị m kpọpụtara n’ala Ijipt n’ihu mba dị iche iche,+ iji gosi na m bụ Chineke ha. Abụ m Jehova.’” Diuterọnọmi 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Anyị na Jehova bụ́ Chineke anyị gbara ndụ na Horeb.+
8 Mozis wee were ọbara ahụ fesa ndị Izrel,+ sị: “Ihe a bụ ọbara nke ọgbụgba ndụ+ unu na Jehova gbaworo n’okwu a niile.”
45 N’ihi ha, m ga-echeta ọgbụgba ndụ mụ na ndị nna nna ha+ bụ́ ndị m kpọpụtara n’ala Ijipt n’ihu mba dị iche iche,+ iji gosi na m bụ Chineke ha. Abụ m Jehova.’”