5 Ugbu a, ọ bụrụ na unu ga-erube nnọọ isi+ n’ihe m kwuru ma debe ọgbụgba ndụ m n’ezie,+ unu ga-aghọ ihe onwunwe m pụrụ iche n’etiti ndị niile ọzọ,+ n’ihi na elu ụwa dum bụ nke m.+
23 Lezienụ anya ka unu ghara ichefu ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke unu, nke unu na ya gbara,+ ka unu gharakwa imere onwe unu ihe oyiyi a pịrị apị, ọdịdị nke ihe ọ bụla Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị iwu banyere ya.+
19 N’ihi na mgbe Mozis gwasịrị ndị Izrel niile+ ihe niile e nyere n’iwu dị ka Iwu ahụ si dị, o weere ọbara nke ụmụ oké ehi na nke ewu, ya na mmiri na owu na-acha uhie uhie na osisi hisop,+ fesa akwụkwọ ahụ, fesakwa ndị Izrel niile,