12 “Anụwo m ntamu ụmụ Izrel na-atamu.+ Gwa ha, sị, ‘Ná mgbede, unu ga-eri anụ, unu ga-erijukwa ihe oriri afọ n’ụtụtụ;+ unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova bụ́ Chineke unu.’”+
15 I nyekwara ha achịcha nke si n’eluigwe n’ihi agụụ nke na-agụ ha,+ i mekwara ka mmiri si na nkume dị elu gbapụtara ha n’ihi akpịrị nke na-akpọ ha nkụ,+ i wee gwa ha ka ha banye+ ma nweta ala ahụ i weliri aka gị ṅụọ iyi na ị ga-enye ha.+