Joshụa 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Tinyere ókèala Ọg+ eze Beshan, onye fọdụrụ n’ime ndị Refeyim,+ bụ́ ndị biri n’Ashtarọt+ na Edriaị,+ Joshụa 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ebe dum Ọg+ chịrị n’ime Beshan, bụ́ onye chịrị n’Ashtarọt nakwa n’Edriaị,+ ọ bụ ya fọdụrụ ndụ n’ime ndị Refeyim fọdụrụnụ,+ Mozis wee gbuo ha, napụkwa ha ala ha.+
4 Tinyere ókèala Ọg+ eze Beshan, onye fọdụrụ n’ime ndị Refeyim,+ bụ́ ndị biri n’Ashtarọt+ na Edriaị,+
12 ebe dum Ọg+ chịrị n’ime Beshan, bụ́ onye chịrị n’Ashtarọt nakwa n’Edriaị,+ ọ bụ ya fọdụrụ ndụ n’ime ndị Refeyim fọdụrụnụ,+ Mozis wee gbuo ha, napụkwa ha ala ha.+